-
Mkpughe 20:12, 13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ahụkwara m ndị nwụrụ anwụ, ma ndị ukwu ma ndị nta, ka ha guzo n’ihu ocheeze ahụ. E meghekwara akwụkwọ mpịakọta dị iche iche. Ma e meghere akwụkwọ mpịakọta ọzọ. Ọ bụ akwụkwọ mpịakọta nke ndụ.+ E jikwa ihe e dere n’akwụkwọ mpịakọta ndị ahụ kpee ndị nwụrụ anwụ ikpe otú ha si kpaa àgwà.+ 13 Oké osimiri hapụrụ ndị nwụrụ anwụ nọ n’ime ya, ọnwụ na ili* hapụkwara ndị nwụrụ anwụ nọ n’ime ha. E kpekwara ndị ahụ ikpe otú ha si kpaa àgwà n’otu n’otu.+
-