Jenesis 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ihe a mechara, Jehova gwara Ebram okwu n’ọhụụ, sị: “Ebram, atụla egwu.+ Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+ 2 Samuel 22:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya. Ọ bụ ọta m+ na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m,+Ọ bụ ebe m na-agbaga ọsọ ndụ+ na onye nzọpụta m.+ Ọ na-anapụta m n’aka ndị tigbuo zọgbuo. Abụ Ọma 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma gịnwa bụ́ Jehova bụ ọta gbara m gburugburu,+Ebube m+ na Onye na-eme ka obi sie m ike.*+
15 Mgbe ihe a mechara, Jehova gwara Ebram okwu n’ọhụụ, sị: “Ebram, atụla egwu.+ Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+
3 Chineke m bụ oké nkume m.+ M na-agbaba n’ime ya. Ọ bụ ọta m+ na mpi* nke na-azọpụta m.* Ọ bụ ebe m na-agbaba, aka aghara ịkpa m,+Ọ bụ ebe m na-agbaga ọsọ ndụ+ na onye nzọpụta m.+ Ọ na-anapụta m n’aka ndị tigbuo zọgbuo.