Jenesis 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ihe a mechara, Jehova gwara Ebram okwu n’ọhụụ, sị: “Ebram, atụla egwu.+ Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+ Abụ Ọma 3:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ma gịnwa bụ́ Jehova bụ ọta gbara m gburugburu,+Ebube m+ na Onye na-eme ka obi sie m ike.*+
15 Mgbe ihe a mechara, Jehova gwara Ebram okwu n’ọhụụ, sị: “Ebram, atụla egwu.+ Abụụrụ m gị ọta.+ Ụgwọ ọrụ gị ga-adị nnọọ ukwuu.”+