Levitikọs 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “‘Ọ bụrụ na ikpe mara ya na nke ọ bụla n’ime ihe ndị a, ọ ga-ekwupụta+ otú o si mehie. Abụ Ọma 41:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na m kwuru, sị: “Jehova, biko, meere m amara.+ Gwọọ m,*+ n’ihi na emehiela m gị.”+