Abụ Ọma 23:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Jehova bụ Onye na-azụ m dị ka atụrụ.+ E nweghị ihe ga-akọ m.+ Ndị Filipaị 4:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’ihi ya, Chineke m, onye nwejuru akụ̀ enweju, ga-esi n’aka Kraịst Jizọs nyezuo unu ihe niile na-akpa unu.+
19 N’ihi ya, Chineke m, onye nwejuru akụ̀ enweju, ga-esi n’aka Kraịst Jizọs nyezuo unu ihe niile na-akpa unu.+