Abụ Ọma 73:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ. Ha anaghị enwe nsogbu ọ bụla.+ Ha na-eme ka akụ̀ ha na-adịkwu ọtụtụ.+ Abụ Ọma 73:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 A na-ebibi ha na mberede.+ Ha na-ala n’iyi n’egbughị oge.
12 Ọ bụ ndị a bụ ndị na-eme ihe ọjọọ. Ha anaghị enwe nsogbu ọ bụla.+ Ha na-eme ka akụ̀ ha na-adịkwu ọtụtụ.+