-
Job 21:23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
23 Otu onye na-anwụ mgbe ike ndụ ka juru ya ahụ́,+
Mgbe ọ na-enweghị ihe ọ bụla na-echegbu ya nakwa mgbe obi ruru ya ala,+
-
Aịzaya 30:13Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
13 Unu ga-adị ka mgbidi gbawara agbawa,
Dịkwa ka mgbidi dị elu nke huuru ehuru ma na-achọ ịda.
Ọ ga-ada na mberede, n’otu ntabi anya.
-
-
-