Aịzaya 1:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mụtanụ ime ihe ọma. Na-ekpenụ ikpe ziri ezi.+ Gwanụ onye na-emegbu mmadụ ka ọ gbanwee. Gbachiterenụ nwa na-enweghị nna.* Kpechitekwanụ ọnụ nwaanyị isi mkpe.”+ Ndị Hibru 13:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Unu echefukwala ịna-eme ihe ọma na ịna-enye ndị ọzọ ihe+ n’ihi na ụdị àjà ndị a na-adị Chineke ezigbo mma.+
17 Mụtanụ ime ihe ọma. Na-ekpenụ ikpe ziri ezi.+ Gwanụ onye na-emegbu mmadụ ka ọ gbanwee. Gbachiterenụ nwa na-enweghị nna.* Kpechitekwanụ ọnụ nwaanyị isi mkpe.”+
16 Unu echefukwala ịna-eme ihe ọma na ịna-enye ndị ọzọ ihe+ n’ihi na ụdị àjà ndị a na-adị Chineke ezigbo mma.+