Ndị Filipaị 4:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Ma, enwere m ihe niile zuuru m, nweekwa karịa. E nweghịzi ihe kọrọ m ugbu a m natarala Epafrọdaịtọs+ ihe unu zitere, nke dị ka ihe na-esi ísì ọma,+ bụ́ àjà Chineke na-anabata, nke dị ya mma.
18 Ma, enwere m ihe niile zuuru m, nweekwa karịa. E nweghịzi ihe kọrọ m ugbu a m natarala Epafrọdaịtọs+ ihe unu zitere, nke dị ka ihe na-esi ísì ọma,+ bụ́ àjà Chineke na-anabata, nke dị ya mma.