6 Unu echegbula onwe unu banyere ihe ọ bụla,+ kama n’ihe niile, na-ekpenụ ekpere, na-arịọsikwanụ Chineke arịrịọ ike ma na-ekele ya. Ọ bụ otú unu ga-esi mee ka ọ mara ihe unu na-arịọ.+
6 N’ihi ya, wedanụ onwe unu ala otú Chineke, onye dị ike, chọrọ,* ka o bulie unu elu mgbe oge ruru.+7 Na-akọrọnụ ya* ihe niile na-echegbu unu,+ n’ihi na ihe banyere unu na-emetụ ya n’obi.+