Abụ Ọma 62:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 62 N’eziokwu, m* nwere ndidi, na-echere Chineke. Ọ bụ ya na-azọpụta m.+ Abụ Ákwá 3:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ọ dị mma ka mmadụ gba nkịtị*+ chere ka Jehova zọpụta ya.+