Abụ Ọma 37:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 Ọ bụ Jehova na-azọpụta ndị ezi omume.+ Ọ bụ ebe a rụsiri ike nke ha na-agbaba n’oge ahụhụ.+ Abụ Ọma 68:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ka e too Jehova, onye na-eburu anyị ibu anyị kwa ụbọchị,+Ezi Chineke, onye na-azọpụta anyị. (Sila) Aịzaya 12:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+
19 Ka e too Jehova, onye na-eburu anyị ibu anyị kwa ụbọchị,+Ezi Chineke, onye na-azọpụta anyị. (Sila)
2 Chineke na-azọpụta m.+ M ga-atụkwasị ya obi. M gaghịkwa atụ ụjọ.+ N’ihi na Jaa* Jehova bụ ike m na ume m. Ọ bụ ya na-azọpụta m.”+