Ilu 14:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ na-aghọta ihe nke ọma,+Ma onye na-anaghị enwe ndidi na-egosi na ọ dị nzuzu.+ Ndị Efesọs 4:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Weenụ iwe, ma unu emehiela.+ Unu anọkwala na-ewe iwe ruo mgbe anyanwụ dara.+
29 Onye na-anaghị ewe iwe ọsọ ọsọ na-aghọta ihe nke ọma,+Ma onye na-anaghị enwe ndidi na-egosi na ọ dị nzuzu.+