Job 24:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 A na-ebuli ha elu obere oge. E mechaa, ha anaghịzi anọ.+ A na-eweda ha ala,+ ha anwụọ otú onye ọ bụla ọzọ si anwụ. A na-egbupụ ha otú e si egbupụ ụyọkọ ọka.*
24 A na-ebuli ha elu obere oge. E mechaa, ha anaghịzi anọ.+ A na-eweda ha ala,+ ha anwụọ otú onye ọ bụla ọzọ si anwụ. A na-egbupụ ha otú e si egbupụ ụyọkọ ọka.*