Aịzaya 45:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova, Onye kere eluigwe,+ Onye bụ́ ezi Chineke,Onye kere ụwa, kesie ya ike,+O keghị ya na nkịtị,*Kama o kere ya ka ndị mmadụ biri na ya.+ Ọ sịrị: “Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ. Matiu 5:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 “Ndị dị nwayọọ n’obi na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na ha ga-eketa ụwa.+ Mkpughe 21:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ sị: “Ụlọikwuu nke Chineke dị ebe ụmụ mmadụ nọ. Ha na Chineke ga-ebikwa. Ha ga-abụkwa ndị nke ya. Chineke ga-anọnyekwara ha.+
18 Jehova, Onye kere eluigwe,+ Onye bụ́ ezi Chineke,Onye kere ụwa, kesie ya ike,+O keghị ya na nkịtị,*Kama o kere ya ka ndị mmadụ biri na ya.+ Ọ sịrị: “Abụ m Jehova, e nweghị onye ọzọ.
3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ sị: “Ụlọikwuu nke Chineke dị ebe ụmụ mmadụ nọ. Ha na Chineke ga-ebikwa. Ha ga-abụkwa ndị nke ya. Chineke ga-anọnyekwara ha.+