Jenesis 1:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Chineke gọziri ha. Chineke sịkwara ha: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba, junụ n’ụwa,+ na-elekọtakwanụ ya.+ Ka azụ̀ ndị juru n’oké osimiri na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe na ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ nke na-agagharị n’ala nọrọ n’okpuru unu.”+ Jenesis 9:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Chineke wee gọzie Noa na ụmụ ya, sị ha: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba, jukwanụ n’ụwa.+ Abụ Ọma 37:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ndị ezi omume ga-enweta ụwa,+Ha ga-ebikwa na ya ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 115:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 Ọ bụ Jehova nwe eluigwe,+Ma, o nyere ndị mmadụ ụwa.+
28 Chineke gọziri ha. Chineke sịkwara ha: “Mụọnụ ọmụmụ, baanụ ụba, junụ n’ụwa,+ na-elekọtakwanụ ya.+ Ka azụ̀ ndị juru n’oké osimiri na anụ ndị na-efegharị n’eluigwe na ihe ọ bụla e kere eke dị ndụ nke na-agagharị n’ala nọrọ n’okpuru unu.”+