Abụ Ọma 72:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’oge ọchịchị ya, ihe ga na-agaziri onye ezi omume,+Udo ga-adịkwa ebe niile+ ruo mgbe ọnwa na-agaghịzi adị. Abụ Ọma 119:165 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 165 Udo na-adịrị ndị ji iwu gị kpọrọ ihe.*+ E nweghị ihe ga-eme ka ha daa. Aịzaya 48:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Biko, na-eme ihe m nyere n’iwu.+ Ọ bụrụ na ị na-eme ya, udo ị ga-enwe ga-aha ka osimiri,+Ị gaghịkwa akwụsị ime ezi omume otú ahụ ebili mmiri na-anaghị akwụsị akwụsị n’oké osimiri.+
7 N’oge ọchịchị ya, ihe ga na-agaziri onye ezi omume,+Udo ga-adịkwa ebe niile+ ruo mgbe ọnwa na-agaghịzi adị.
18 Biko, na-eme ihe m nyere n’iwu.+ Ọ bụrụ na ị na-eme ya, udo ị ga-enwe ga-aha ka osimiri,+Ị gaghịkwa akwụsị ime ezi omume otú ahụ ebili mmiri na-anaghị akwụsị akwụsị n’oké osimiri.+