Abụ Ọma 1:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+Ọ na-agụkwa iwu ya ma na-atụgharị uche na ya* ehihie na abalị.+ 3 Ọ ga-adị ka osisi a kụrụ n’akụkụ iyi,Osisi nke na-amị mkpụrụ n’oge ya,Nke akwụkwọ ya na-anaghị akpọnwụ akpọnwụ. Ihe ọ bụla ọ na-eme ga-aga nke ọma.+ Ilu 3:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Nwa m, echefula ihe m na-akụziri gị,*Jiri obi gị niile na-edebe iwu dị iche iche m na-enye gị, 2 N’ihi na ha ga-eme ka ị dịtee ndụ aka,Meekwa ka obi ruo gị ala.+ Aịzaya 32:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Ezi omume a ga na-eme ga-eme ka udo dị,+Meekwa ka ebe niile dị jụụ, obi eruokwa onye ọ bụla ala ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 48:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Biko, na-eme ihe m nyere n’iwu.+ Ọ bụrụ na ị na-eme ya, udo ị ga-enwe ga-aha ka osimiri,+Ị gaghịkwa akwụsị ime ezi omume otú ahụ ebili mmiri na-anaghị akwụsị akwụsị n’oké osimiri.+
2 Iwu Jehova na-atọ ya ụtọ,+Ọ na-agụkwa iwu ya ma na-atụgharị uche na ya* ehihie na abalị.+ 3 Ọ ga-adị ka osisi a kụrụ n’akụkụ iyi,Osisi nke na-amị mkpụrụ n’oge ya,Nke akwụkwọ ya na-anaghị akpọnwụ akpọnwụ. Ihe ọ bụla ọ na-eme ga-aga nke ọma.+
3 Nwa m, echefula ihe m na-akụziri gị,*Jiri obi gị niile na-edebe iwu dị iche iche m na-enye gị, 2 N’ihi na ha ga-eme ka ị dịtee ndụ aka,Meekwa ka obi ruo gị ala.+
17 Ezi omume a ga na-eme ga-eme ka udo dị,+Meekwa ka ebe niile dị jụụ, obi eruokwa onye ọ bụla ala ruo mgbe ebighị ebi.+
18 Biko, na-eme ihe m nyere n’iwu.+ Ọ bụrụ na ị na-eme ya, udo ị ga-enwe ga-aha ka osimiri,+Ị gaghịkwa akwụsị ime ezi omume otú ahụ ebili mmiri na-anaghị akwụsị akwụsị n’oké osimiri.+