Abụ Ọma 37:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 N’ihi na a ga-ebibi ndị na-eme ihe ọjọọ.+ Ma ndị nwere olileanya n’ebe Jehova nọ ga-enweta ụwa.+