Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 25:12, 13
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 12 Olee onye na-atụ egwu Jehova?+

      Ọ ga-akụziri onye ahụ ihe ka ọ mara ihe o kwesịrị ime.+

      נ [Nun]

      13 Ihe ọma ga na-abịara ya,*+

      Ụmụ* ya ga-ebikwa n’ụwa.+

  • Abụ Ọma 37:29
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 29 Ndị ezi omume ga-enweta ụwa,+

      Ha ga-ebikwa na ya ruo mgbe ebighị ebi.+

  • Matiu 5:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 “Ndị dị nwayọọ n’obi na-enwe obi ụtọ,+ n’ihi na ha ga-eketa ụwa.+

  • 2 Pita 2:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Ihe ndị a gosiri na Jehova* ma otú o si anapụta ndị ji obi ha niile na-efe ya n’ọnwụnwa.+ Ọ makwa otú ọ ga-esi hapụ ndị ajọ omume ruo mgbe a ga-ebibi ha n’ụbọchị ikpe,+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya