Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 6:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ịlaịsha malitekwara ikpe ekpere, sị: “Jehova, biko, meghee anya ya ka ọ hụ ụzọ.”+ Ozugbo ahụkwa, Jehova meghere anya onye ahụ na-eje ozi, ya ahụ na ihe juru n’ebe ahụ bụ́ ugwu ugwu bụ ịnyịnya na ụgbọ ịnyịnya agha ndị na-acha ọkụ ọkụ,+ ndị gbara Ịlaịsha gburugburu.+

  • Abụ Ọma 34:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Mmụọ ozi Jehova na-echebe ndị na-atụ egwu ya,+

      Ọ na-anapụtakwa ha.+

  • Matiu 18:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 Ya enwekwala ihe ga-eme ka unu ledaa otu n’ime ndị a dị nta anya, n’ihi na ana m asị unu na ndị mmụọ ozi ha nọ n’eluigwe na-anọ n’ihu Nna m nke bi n’eluigwe mgbe niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya