Esta 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Heman turu ọnụ otú akụnụba ya si dị ọtụtụ, otú ụmụ ya sikwa dị ọtụtụ,+ na otú eze si bulie ya n’ọkwá nakwa otú o si mee ka ọkwá ya karịa nke ndị isi ndị ọzọ na ndị na-ejere eze ozi.+ Job 21:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Gịnị mere ndị ajọ omume ji adị ndụ,+Kaa nká, baakwa ọgaranya?*+
11 Heman turu ọnụ otú akụnụba ya si dị ọtụtụ, otú ụmụ ya sikwa dị ọtụtụ,+ na otú eze si bulie ya n’ọkwá nakwa otú o si mee ka ọkwá ya karịa nke ndị isi ndị ọzọ na ndị na-ejere eze ozi.+