Job 1:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 1 E nwere otu nwoke bi n’ala Ọz. Aha ya bụ Job.*+ Ọ bụ onye ezi omume nke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.*+ Ọ na-atụ egwu Chineke, ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ.+
1 E nwere otu nwoke bi n’ala Ọz. Aha ya bụ Job.*+ Ọ bụ onye ezi omume nke na-enweghị ihe a ga-eji taa ya ụta.*+ Ọ na-atụ egwu Chineke, ọ naghịkwa etinye aka n’ihe ọjọọ.+