Abụ Ọma 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Jehova ga-abụrụ ndị a na-emegbu emegbu ebe ha ga-agbaba, aka aghara ịkpa ha,+Ebe ndị nọ ná nsogbu ga-agbaba.+ Aịzaya 33:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova, biko, meere anyị amara.+ Ọ bụ gị ka anyị tụkwasịrị obi. Jiri aka* gị na-enyere anyị aka+ kwa ụtụtụ,Na-azọpụtakwa anyị n’oge nsogbu.+
9 Jehova ga-abụrụ ndị a na-emegbu emegbu ebe ha ga-agbaba, aka aghara ịkpa ha,+Ebe ndị nọ ná nsogbu ga-agbaba.+
2 Jehova, biko, meere anyị amara.+ Ọ bụ gị ka anyị tụkwasịrị obi. Jiri aka* gị na-enyere anyị aka+ kwa ụtụtụ,Na-azọpụtakwa anyị n’oge nsogbu.+