Aịzaya 46:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Unu megodị agadi, agaghị m agbanwe.+ Isi unu chagodị awọ́, m ka ga na-elekọta unu. Dị ka m na-eme kemgbe, m ga na-enyere unu aka, na-elekọta unu, na-anapụtakwa unu.+ 1 Ndị Kọrịnt 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọnwụnwa na-abịara unu na-abịakwara mmadụ niile.+ Ma, Chineke na-emezu ihe o kwuru, ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu karịa otú unu ga-edili.+ N’ihi ya, ọnwụnwa bịara unu, ọ ga-enyere unu aka idi ya.+
4 Unu megodị agadi, agaghị m agbanwe.+ Isi unu chagodị awọ́, m ka ga na-elekọta unu. Dị ka m na-eme kemgbe, m ga na-enyere unu aka, na-elekọta unu, na-anapụtakwa unu.+
13 Ọnwụnwa na-abịara unu na-abịakwara mmadụ niile.+ Ma, Chineke na-emezu ihe o kwuru, ọ gaghịkwa ekwe ka a nwaa unu karịa otú unu ga-edili.+ N’ihi ya, ọnwụnwa bịara unu, ọ ga-enyere unu aka idi ya.+