Abụ Ọma 6:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova, biko, meere m amara,* n’ihi na ike na-agwụ m. Jehova, biko, gwọọ m,+ n’ihi na ọkpụkpụ m na-ama jijiji. Abụ Ọma 41:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 N’ihi na m kwuru, sị: “Jehova, biko, meere m amara.+ Gwọọ m,*+ n’ihi na emehiela m gị.”+ Abụ Ọma 51:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Mee ka m na-aṅụrị ọṅụ ma na-enwe obi ụtọ,Ka ọkpụkpụ m ndị i gwepịara wee ṅụrịa ọṅụ.+
2 Jehova, biko, meere m amara,* n’ihi na ike na-agwụ m. Jehova, biko, gwọọ m,+ n’ihi na ọkpụkpụ m na-ama jijiji.