1 Samuel 17:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 Devid wee gwa onye Filistia ahụ, sị: “I ji mma agha na ube na árọ̀+ na-abịa ịlụso m ọgụ, ma m ji aha Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ bụ́ Chineke ndị agha Izrel, onye ị na-akparị,* na-abịa ịlụso gị ọgụ.+ Abụ Ọma 20:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ụfọdụ na-atụkwasị ụgbọ ịnyịnya obi, ndị ọzọ na-atụkwasị ịnyịnya obi,+Ma ọ bụ aha Jehova Chineke anyị ka anyị na-akpọ.+ Abụ Ọma 33:16 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 16 E nweghị eze a ga-azọpụta maka na o nwere ọtụtụ ndị agha.+ Nnukwu ike dike nwere agaghị azọpụta ya.+
45 Devid wee gwa onye Filistia ahụ, sị: “I ji mma agha na ube na árọ̀+ na-abịa ịlụso m ọgụ, ma m ji aha Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ bụ́ Chineke ndị agha Izrel, onye ị na-akparị,* na-abịa ịlụso gị ọgụ.+
7 Ụfọdụ na-atụkwasị ụgbọ ịnyịnya obi, ndị ọzọ na-atụkwasị ịnyịnya obi,+Ma ọ bụ aha Jehova Chineke anyị ka anyị na-akpọ.+
16 E nweghị eze a ga-azọpụta maka na o nwere ọtụtụ ndị agha.+ Nnukwu ike dike nwere agaghị azọpụta ya.+