Nehemaya 9:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 I nweere ha ndidi+ ruo ọtụtụ afọ, sikwa n’ọnụ ndị amụma gị i nyere mmụọ gị na-adọ ha aka ná ntị. Ma ha ekweghị ege ntị. N’ikpeazụ, i nyefere ha n’aka ndị bi n’ala ndị gbara ha gburugburu.+ Abụ Ọma 81:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị m, Izrel, nụrụnụ. M ga-ekwu ihe unu mere. A sị nnọọ na unu ga-ege m ntị.+
30 I nweere ha ndidi+ ruo ọtụtụ afọ, sikwa n’ọnụ ndị amụma gị i nyere mmụọ gị na-adọ ha aka ná ntị. Ma ha ekweghị ege ntị. N’ikpeazụ, i nyefere ha n’aka ndị bi n’ala ndị gbara ha gburugburu.+