-
Jeremaya 7:22, 23Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
22 N’ihi na agwaghị m nna nna unu hà ihe ọ bụla gbasara àjà a na-esucha ọkụ na àjà ndị ọzọ ụbọchị ahụ m si n’Ijipt kpọpụta ha.+ Enyeghịkwa m ha iwu ọ bụla gbasara ha. 23 Kama, m gwara ha, sị: “Ọ bụrụ na unu erubere m isi, m ga-abụ Chineke unu, unu ga-abụkwa ndị m.+ Ọ bụrụkwa na unu edebe iwu niile m nyere unu, ihe ga-agaziri unu.”’+
-