Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 69:30, 31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 M ga-abụ abụ too aha Chineke.

      M ga-aja ya mma, keleekwa ya.

      31 Ime otú a ga-amasị Jehova karịa iji oké ehi achụrụ ya àjà,

      Karịa oké ehi kara aka.+

  • Ilu 21:3
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  3 Ime ihe dị mma na ihe ziri ezi

      Na-amasị Jehova karịa ịchụ àjà.+

  • Hosia 6:6
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  6 N’ihi na ihe na-atọ m ụtọ bụ ịhụnanya,* ọ bụghị àjà.

      Ịmara Chineke na-atọkwa m ụtọ, ọ bụghị àjà a na-esucha ọkụ.+

  • Ndị Hibru 13:15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 15 Ka anyị si n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, okwu ọnụ+ anyị nke na-akọsa aha Chineke n’ihu ọha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya