Abụ Ọma 50:13-15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 M̀ ga-eri anụ oké ehiMa ṅụọ ọbara ewu?+ 14 Na-ekele Chineke. Ọ bụ ya bụ àjà ị ga-achụrụ ya,+Mezuokwa nkwa i kwere Onye Kacha Elu.+ 15 Kpọkuo m n’oge nsogbu.+ M ga-anapụta gị, ị ga-etokwa m.”+ Hosia 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Lọghachikwutenụ Jehova. Sịkwanụ ya: ‘Gbaghara anyị mmehie anyị,+ nabatakwa ihe dị mma anyị na-enye gị. Anyị ga-ejikwa ọnụ anyị too gị+ otú ahụ anyị si eji ụmụ ehi achụrụ gị àjà.*
13 M̀ ga-eri anụ oké ehiMa ṅụọ ọbara ewu?+ 14 Na-ekele Chineke. Ọ bụ ya bụ àjà ị ga-achụrụ ya,+Mezuokwa nkwa i kwere Onye Kacha Elu.+ 15 Kpọkuo m n’oge nsogbu.+ M ga-anapụta gị, ị ga-etokwa m.”+
2 Lọghachikwutenụ Jehova. Sịkwanụ ya: ‘Gbaghara anyị mmehie anyị,+ nabatakwa ihe dị mma anyị na-enye gị. Anyị ga-ejikwa ọnụ anyị too gị+ otú ahụ anyị si eji ụmụ ehi achụrụ gị àjà.*