Aịzaya 1:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Jehova kwuru, sị: “Bịanụ ka anyị kpezie.+ Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie,M ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha.+ Ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara ka ákwà uhie,Ọ ga-adị ka ajị ọcha. 1 Ndị Kọrịnt 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ụfọdụ n’ime unu na-akpabu àgwà ndị a. Ma, Chineke asachaala unu,+ doo unu nsọ,+ kpọọkwa unu ndị ezi omume+ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nakwa n’ike mmụọ nsọ.
18 Jehova kwuru, sị: “Bịanụ ka anyị kpezie.+ Ọ bụrụgodị na mmehie unu na-acha uhie uhie,M ga-eme ka ọ na-acha ezigbo ọcha.+ Ọ bụrụgodị na ọ na-acha ọbara ọbara ka ákwà uhie,Ọ ga-adị ka ajị ọcha.
11 Ụfọdụ n’ime unu na-akpabu àgwà ndị a. Ma, Chineke asachaala unu,+ doo unu nsọ,+ kpọọkwa unu ndị ezi omume+ n’aha Onyenwe anyị Jizọs Kraịst nakwa n’ike mmụọ nsọ.