Abụ Ọma 51:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Jiri ùkwù ahịhịa hisop sachapụ mmehie m ka m dị ọcha.+ Sachaa m, ka m dị ọcha karịa snoo.+ Aịzaya 44:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 M ga-ekpuchi ajọ omume gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+Kpuchiekwa mmehie gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Lọghachikwute m, n’ihi na m ga-agbapụta gị.+ Maịka 7:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ.+ Ọ ga-emeri mmehie* anyị. Ị ga-atụbakwa mmehie anyị niile n’ala ala oké osimiri.+
22 M ga-ekpuchi ajọ omume gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya,+Kpuchiekwa mmehie gị ka à ga-asị na e ji ígwé ojii kpuchie ya. Lọghachikwute m, n’ihi na m ga-agbapụta gị.+
19 Ọ ga-emere anyị ebere ọzọ.+ Ọ ga-emeri mmehie* anyị. Ị ga-atụbakwa mmehie anyị niile n’ala ala oké osimiri.+