Jenesis 39:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 E nweghị onye karịrị m n’ụlọ a. O nyefere ihe niile n’aka m ma e wepụ gị maka na ị bụ nwunye ya. Gịnịzi mere m ga-eji eme ihe a jọgburu onwe ya ma mehie Chineke?”+ 2 Samuel 12:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Devid asị Netan: “Emehiela m Jehova.”+ Netan asị Devid: “Jehova agbagharakwala gị mmehie gị.+ Ị gaghị anwụ.+
9 E nweghị onye karịrị m n’ụlọ a. O nyefere ihe niile n’aka m ma e wepụ gị maka na ị bụ nwunye ya. Gịnịzi mere m ga-eji eme ihe a jọgburu onwe ya ma mehie Chineke?”+
13 Devid asị Netan: “Emehiela m Jehova.”+ Netan asị Devid: “Jehova agbagharakwala gị mmehie gị.+ Ị gaghị anwụ.+