2 Samuel 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Gịnị mere i ji leda Jehova* anya, gaa mee ihe ọ sị emela? I gbuola Yuraya onye Het.+ I ji mma agha ndị Amọn gbuo ya,+ kpọrọkwa nwunye ya.+ Abụ Ọma 38:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 M kwupụtara ihe ọjọọ m mere.+ Mmehie m nọ na-ewute m.+
9 Gịnị mere i ji leda Jehova* anya, gaa mee ihe ọ sị emela? I gbuola Yuraya onye Het.+ I ji mma agha ndị Amọn gbuo ya,+ kpọrọkwa nwunye ya.+