7 Unu ekwela ka e duhie unu: Chineke abụghị onye a ga-aghọgbuli. N’ihi na mkpụrụ ọ bụla mmadụ na-agha ka ọ ga-aghọrọ;+ 8 n’ihi na onye na-agha mkpụrụ otú ahụ́ ya chọrọ ga-esi n’ahụ́ ya ghọrọ mbibi, ma onye na-agha mkpụrụ otú mmụọ nsọ chọrọ ga-esi ná mmụọ nsọ ghọrọ ndụ ebighị ebi.+