Ilu 18:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 E nwere ndị enyi dị njikere ịla ibe ha n’iyi,+Ma e nwere enyi hụrụ enyi ya n’anya karịa nwanne ya.+ Jọn 15:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 E nweghị onye nwere ịhụnanya karịrị nke a, na mmadụ ga-enye ndụ* ya maka ndị enyi ya.+
24 E nwere ndị enyi dị njikere ịla ibe ha n’iyi,+Ma e nwere enyi hụrụ enyi ya n’anya karịa nwanne ya.+