Ilu 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe mmadụ na-ekwu ọtụtụ okwu, ọ ga-emerịrị mmehie,+Ma onye na-ejide ọnụ ya aka na-egosi na o nwere uche.+ Jems 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, maranụ ihe a: Onye ọ bụla kwesịrị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-anaghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ na onye na-anaghị ewe iwe ngwa ngwa,+
19 Mgbe mmadụ na-ekwu ọtụtụ okwu, ọ ga-emerịrị mmehie,+Ma onye na-ejide ọnụ ya aka na-egosi na o nwere uche.+
19 Ụmụnna m m hụrụ n’anya, maranụ ihe a: Onye ọ bụla kwesịrị ịbụ onye na-anụ ihe ngwa ngwa, onye na-anaghị ekwu okwu ngwa ngwa,+ na onye na-anaghị ewe iwe ngwa ngwa,+