Ilu 10:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe mmadụ na-ekwu ọtụtụ okwu, ọ ga-emerịrị mmehie,+Ma onye na-ejide ọnụ ya aka na-egosi na o nwere uche.+ Ilu 17:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Onye ma ihe anaghị ekwu ọtụtụ okwu,+Onye na-aghọta ihe na-anọkwa jụụ.+
19 Mgbe mmadụ na-ekwu ọtụtụ okwu, ọ ga-emerịrị mmehie,+Ma onye na-ejide ọnụ ya aka na-egosi na o nwere uche.+