-
1 Samuel 17:45, 46Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
45 Devid wee gwa onye Filistia ahụ, sị: “I ji mma agha na ube na árọ̀+ na-abịa ịlụso m ọgụ, ma m ji aha Jehova nke ụsụụ ndị agha,+ bụ́ Chineke ndị agha Izrel, onye ị na-akparị,* na-abịa ịlụso gị ọgụ.+ 46 Jehova ga-enyefe gị n’aka m taa.+ M ga-egbu gị, gbupụkwa gị isi. Ọ bụkwa taa ka m ga-enye ụmụ nnụnụ na anụ ọhịa ozu ndị agha Filistia. Ndị niile bi n’ụwa ga-amakwa na Chi ndị Izrel bụ ezi Chineke.+
-