-
2 Ndị Kọrịnt 4:16Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
16 N’ihi ya, anyị anaghị ada mbà. Ọ bụrụgodị na ike na-agwụ ahụ́ anyị, a na-eme ka obi anyị na-esikwu ike kwa ụbọchị.