Jenesis 3:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+ Abụ Ọma 49:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 N’ihi na e nweghị otu mkpụrụ ihe ọ ga-ewere ma ọ nwụọ.+ Akụnụba ya agaghị eso ya banye n’ili.+ Ekliziastis 5:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Otú ahụ mmadụ na-agba aka* si n’afọ nne ya pụta, ka ọ ga-agba aka laa.+ E nweghịkwa ihe ọ bụla ọ ga-ewere laa n’agbanyeghị ọrụ niile ọ rụsiri ike.+ Ekliziastis 12:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ájá ewee laghachi n’ala,+ bụ́ ebe ọ dịbu, ume ndụ* alaghachikwuru ezi Chineke onye nyere ya mmadụ.+ 1 Timoti 6:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 N’ihi na mgbe a mụrụ anyị n’ụwa a, ọ dịghị ihe anyị wetara. Anyị nwụọkwa, ọ dịghị ihe anyị na-ewere.+
19 Ọsụsọ ga-agba gị n’ihu tupu gị erie ihe oriri ruo mgbe ị laghachiri n’ala, n’ihi na ọ bụ ebe i si.+ N’ihi na ị bụ ájá, ọ bụkwa n’ájá ka ị ga-alaghachi.”+
15 Otú ahụ mmadụ na-agba aka* si n’afọ nne ya pụta, ka ọ ga-agba aka laa.+ E nweghịkwa ihe ọ bụla ọ ga-ewere laa n’agbanyeghị ọrụ niile ọ rụsiri ike.+
7 Ájá ewee laghachi n’ala,+ bụ́ ebe ọ dịbu, ume ndụ* alaghachikwuru ezi Chineke onye nyere ya mmadụ.+
7 N’ihi na mgbe a mụrụ anyị n’ụwa a, ọ dịghị ihe anyị wetara. Anyị nwụọkwa, ọ dịghị ihe anyị na-ewere.+