Ilu 19:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ihe ụmụ na-eketa n’aka nna ha bụ ụlọ na akụ̀,Ma ọ bụ Jehova na-enye mmadụ nwunye nwere uche.+ Ekliziastis 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ka gị na nwunye gị ị hụrụ n’anya+ kporie ndụ n’ụbọchị niile na-enweghị isi Chineke mere ka ị dị ndụ n’ụwa,* bụ́ ụbọchị niile na-enweghị isi ị dị ndụ, n’ihi na ọ bụ ihe i ketara ná ndụ, bụrụkwa ụgwọ ọrụ gị maka ọrụ ị na-arụsi ike n’ụwa.*+
9 Ka gị na nwunye gị ị hụrụ n’anya+ kporie ndụ n’ụbọchị niile na-enweghị isi Chineke mere ka ị dị ndụ n’ụwa,* bụ́ ụbọchị niile na-enweghị isi ị dị ndụ, n’ihi na ọ bụ ihe i ketara ná ndụ, bụrụkwa ụgwọ ọrụ gị maka ọrụ ị na-arụsi ike n’ụwa.*+