Jenesis 24:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Biko, ka nwa agbọghọ m ga-asị, ‘Biko, butuo ite mmiri gị nye m mmiri ka m ṅụọ,’ nke ga-asịkwa m, ‘Ṅụọ, m ga-enyekwa kamel gị mmiri,’ bụrụ nwa agbọghọ ị họtaara Aịzik ohu gị. Biko, meere m ihe a ka m jiri ya mara na ị hụrụ nna m ukwu n’anya.”* Ilu 18:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Onye lụtara ezigbo nwaanyị nwetara ezigbo ihe,+Jehova na-emekwara ya amara.+ Ilu 31:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ònye ga-achọtali ezigbo nwaanyị?+ Ọ bara ezigbo uru karịa nkume kọral.*
14 Biko, ka nwa agbọghọ m ga-asị, ‘Biko, butuo ite mmiri gị nye m mmiri ka m ṅụọ,’ nke ga-asịkwa m, ‘Ṅụọ, m ga-enyekwa kamel gị mmiri,’ bụrụ nwa agbọghọ ị họtaara Aịzik ohu gị. Biko, meere m ihe a ka m jiri ya mara na ị hụrụ nna m ukwu n’anya.”*