Abụ Ọma 37:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+ Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ,Ma ha agaghị anọ ya.+ Abụ Ọma 37:38 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 38 Ma a ga-ebibi ndị niile na-emebi iwu. Ndị ajọ omume enweghị ọdịnihu.+ Ilu 2:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ma a ga-ekpochapụ ndị ajọ omume n’ụwa,+A ga-ebibikwa ndị aghụghọ nọ na ya.+
10 N’oge na-adịghị anya, ndị ajọ omume agaghịzi anọ.+ Ị ga-ele anya n’ebe ha na-anọ,Ma ha agaghị anọ ya.+