Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 23:21
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 21 N’ihi na onye aṅụrụma na onye na-eri oké nri ga-ada ogbenye,+

      Ụra ha na-ehi ga-eyiwekwa ha nkịrịka ákwà.

  • Ilu 24:33, 34
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 33 Ihitụ ụra, irotụ ụra,

      Na ịkụkụwatụ aka ka i zuo ike

      34 Ga-eme ka ị daa ogbenye na mberede ka à ga-asị na onye ohi zuru gị ohi na mberede.

      Ị ga-adakwa ụkpa ka à ga-asị na mmadụ ji ngwá ọgụ bịa nakọrọ gị ihe niile i nwere.+

  • 2 Ndị Tesalonaịka 3:10
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 10 N’eziokwu, mgbe anyị na unu nọ, anyị na-enye unu iwu, sị: “Onye ọ bụla na-achọghị ịrụ ọrụ, ya erila ihe.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya