Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 6:9-11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  9 Gị onye umengwụ, olee mgbe ị ga-esi n’ebe i dina bilie?

      Olee mgbe ị ga-esi n’ụra bilie?

      10 Ihitụ ụra, irotụ ụra,

      Na ịkụkụwatụ aka ka i zuo ike+

      11 Ga-eme ka ị daa ogbenye na mberede ka à ga-asị na onye ohi zuru gị ohi na mberede,

      Ị ga-adakwa ụkpa ka à ga-asị na mmadụ ji ngwá ọgụ bịa nakọrọ gị ihe niile i nwere.+

  • Ilu 15:19
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 19 Ogwu juru n’ụzọ onye umengwụ,*+

      Ma ụzọ ndị ezi omume dị ka okporo ụzọ dị larịị.+

  • Ilu 24:30, 31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 30 M gafere n’akụkụ ubi onye umengwụ,+

      N’akụkụ ubi vaịn onye na-enweghị uche.

      31 Ahụrụ m na ahịhịa eruchiela ya.

      Ahịhịa akụwa* juru na ya,

      A kwatusịkwara mgbidi ya e ji nkume rụọ.+

  • Ilu 26:14, 15
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 Otú ọnụ ụzọ si emeghe ma na-emechi

      Ka onye umengwụ si atụgharị n’àkwà* ya.+

      15 Onye umengwụ na-amanye aka n’efere nri,

      Ma ike iwere nri tinye n’ọnụ ya anaghị adị ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya