Ilu 8:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Enwere m ezigbo ndụmọdụ na ezigbo amamihe.+ M na-aghọta ihe,+ m dịkwa ike.+ Ilu 21:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Onye ma ihe nwere ike ịrị mgbidi obodo ndị dikeMa bata n’obodo ha kwatuo ebe a rụsiri ike nke ha tụkwasịrị obi.+
22 Onye ma ihe nwere ike ịrị mgbidi obodo ndị dikeMa bata n’obodo ha kwatuo ebe a rụsiri ike nke ha tụkwasịrị obi.+