Abụ Ọma 62:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Jehova, ị na-egosi na ị hụrụ ndị mmadụ n’anya,*+N’ihi na ị na-akwụ onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+ Matiu 16:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 N’ihi na Nwa nke mmadụ ga-abịa n’ebube Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi ya. Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+ Ndị Rom 2:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma ebe ọ bụ na ị na-eme isi ike ma jụ ichegharị, ihe a ị na-eme ga-eme ka Chineke wesa gị iwe n’ụbọchị iwe ya nakwa n’ụbọchị ọ ga-eme ka a mata ikpe ya ziri ezi.+ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+
27 N’ihi na Nwa nke mmadụ ga-abịa n’ebube Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi ya. Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ihe o mere.+
5 Ma ebe ọ bụ na ị na-eme isi ike ma jụ ichegharị, ihe a ị na-eme ga-eme ka Chineke wesa gị iwe n’ụbọchị iwe ya nakwa n’ụbọchị ọ ga-eme ka a mata ikpe ya ziri ezi.+ 6 Ọ ga-akwụkwa onye ọ bụla ụgwọ ọrụ ya.+