Diuterọnọmi 33:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọ hụrụ ndị ya n’anya.+ Ndị nsọ ha niile nọ n’aka gị.+ Ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị.+ Ha malitere ige ntị n’okwu gị.+ 1 Samuel 2:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọ na-edu ndị na-erubere ya isi.+ Ma a ga-ala ndị ọjọọ n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị ike mmadụ siri na-eme ka o merie onye ọzọ.+ Abụ Ọma 37:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Kwe ka Jehova na-edu gị.*+ Tụkwasị ya obi. Ọ ga-enyere gị aka.+
3 Ọ hụrụ ndị ya n’anya.+ Ndị nsọ ha niile nọ n’aka gị.+ Ha nọ ọdụ n’ụkwụ gị.+ Ha malitere ige ntị n’okwu gị.+
9 Ọ na-edu ndị na-erubere ya isi.+ Ma a ga-ala ndị ọjọọ n’iyi n’ọchịchịrị,+N’ihi na ọ bụghị ike mmadụ siri na-eme ka o merie onye ọzọ.+